Ọrụ Ndịozi 5:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha wee gee ya ntị, ha kpọkwara ndịozi ahụ, pịa ha ihe,+ ma nye ha iwu ka ha kwụsị ikwu okwu n’aha Jizọs,+ wee hapụ ha ka ha laa.
40 Ha wee gee ya ntị, ha kpọkwara ndịozi ahụ, pịa ha ihe,+ ma nye ha iwu ka ha kwụsị ikwu okwu n’aha Jizọs,+ wee hapụ ha ka ha laa.