9 “Ma unu onwe unu, lezienụ anya; ndị mmadụ ga-akpụrụ unu gaa n’ụlọikpe obodo,+ a ga-etikwa unu ihe n’ụlọ nzukọ,+ a ga-emekwa ka unu guzoro n’ihu ndị gọvanọ na ndị eze n’ihi m, ka ọ bụrụ àmà nye ha.+
10 Ma mgbe oge ya ruru, o zigaara ndị ọrụ ubi+ ahụ otu ohu,+ ka ha wee nye ya ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ubi vaịn+ ahụ. Otú ọ dị, ndị ọrụ ubi ahụ sịrị ya lawa, n’enyeghị ya ihe ọ bụla,+ mgbe ha tikasịchara ya ahụ́.