Ọrụ Ndịozi 5:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha wee gee ya ntị, ha kpọkwara ndịozi ahụ, pịa ha ihe,+ ma nye ha iwu ka ha kwụsị ikwu okwu n’aha Jizọs,+ wee hapụ ha ka ha laa. 2 Ndị Kọrịnt 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ugboro ise ka ndị Juu pịara m ọnụ ụtarị iri anọ+ e wepụrụ otu,
40 Ha wee gee ya ntị, ha kpọkwara ndịozi ahụ, pịa ha ihe,+ ma nye ha iwu ka ha kwụsị ikwu okwu n’aha Jizọs,+ wee hapụ ha ka ha laa.