Emọs 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ugbu a, nụrụ okwu Jehova, ‘Ị̀ na-asị: “Ebula amụma na a ga-eme Izrel ihe,+ ekwukwala na a ga-eme+ ụlọ Aịzik ihe ọ bụla”?
16 Ugbu a, nụrụ okwu Jehova, ‘Ị̀ na-asị: “Ebula amụma na a ga-eme Izrel ihe,+ ekwukwala na a ga-eme+ ụlọ Aịzik ihe ọ bụla”?