Jeremaya 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ndị Anatọt+ bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m, ndị na-asị: “Ebula amụma n’aha Jehova,+ ka ị ghara ịnwụ n’aka anyị”; Emọs 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ebukwala amụma ọzọ na Betel,+ n’ihi na ọ bụ ebe nsọ nke eze,+ ọ bụkwa ebe ụlọ nsọ nke alaeze dị.”
21 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ndị Anatọt+ bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m, ndị na-asị: “Ebula amụma n’aha Jehova,+ ka ị ghara ịnwụ n’aka anyị”;
13 Ma ebukwala amụma ọzọ na Betel,+ n’ihi na ọ bụ ebe nsọ nke eze,+ ọ bụkwa ebe ụlọ nsọ nke alaeze dị.”