17 Ka o sina dị, ka o wee ghara ịgbasakwu n’ebe niile n’etiti ndị mmadụ, ka anyị yie ha egwu ma gwa ha ka ha ghara ịgwakwa onye ọ bụla okwu ma ọlị n’aha a.”+
28 sị: “Anyị nyesiri unu iwu ike+ ka unu kwụsị ịdị na-ezi ihe n’aha a, n’agbanyeghịkwa nke ahụ, lee! unu emewo ka ozizi unu jupụta Jeruselem,+ unu kpebikwara ime ka ọbara+ nwoke a dị anyị n’isi.”