Ọrụ Ndịozi 5:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 sị: “Anyị gwasiri unu ike ka unu kwụsị ịkụziri ndị mmadụ ihe n’aha a.+ Ma unu emeela ka ihe unu na-akụzi gbasaa ebe niile na Jeruselem. Unu chọkwara ka ọbara nwoke a dị anyị n’isi.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:28 Ịgba Àmà, p. 37 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 21
28 sị: “Anyị gwasiri unu ike ka unu kwụsị ịkụziri ndị mmadụ ihe n’aha a.+ Ma unu emeela ka ihe unu na-akụzi gbasaa ebe niile na Jeruselem. Unu chọkwara ka ọbara nwoke a dị anyị n’isi.”+