Matiu 27:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ìgwè mmadụ ahụ niile wee zaa, sị: “Ka ọbara ya dị n’isi anyị, dịkwa n’isi ụmụ anyị.”+ Ọrụ Ndịozi 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+
15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+