1 Ndị Eze 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+ 1 Ndị Eze 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ehab wee sị Ịlaịja: “Onye iro m, ị̀ chọrọwo m bịa?”+ o wee zaa, sị: “Achọrọwo m gị bịa. ‘Ebe ọ bụ na i rewo onwe gị ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ Abụ Ọma 34:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọdachi ga-egbu onye ajọ omume;+A ga-ama ndị kpọrọ onye ezi omume asị ikpe.+
17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+
20 Ehab wee sị Ịlaịja: “Onye iro m, ị̀ chọrọwo m bịa?”+ o wee zaa, sị: “Achọrọwo m gị bịa. ‘Ebe ọ bụ na i rewo onwe gị ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+