Ilu 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọla ntị e ji ọlaedo mee, na ihe ịchọ mma ọlaedo nke pụrụ iche, ka onye ji amamihe na-enye ịdọ aka ná ntị bụ ná ntị nke na-anụ ihe.+ Maịka 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Gị ụlọ Jekọb,+ à na-ajụ, sị: “Iwe ò weela mmụọ Jehova, ka ọ̀ bụ ya mere ihe ndị a?”+ Ọ̀ bụ na okwu m adịghị arụpụtara onye na-eje ije n’izi ezi+ ihe ọma?+
12 Ọla ntị e ji ọlaedo mee, na ihe ịchọ mma ọlaedo nke pụrụ iche, ka onye ji amamihe na-enye ịdọ aka ná ntị bụ ná ntị nke na-anụ ihe.+
7 “‘Gị ụlọ Jekọb,+ à na-ajụ, sị: “Iwe ò weela mmụọ Jehova, ka ọ̀ bụ ya mere ihe ndị a?”+ Ọ̀ bụ na okwu m adịghị arụpụtara onye na-eje ije n’izi ezi+ ihe ọma?+