Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Abụ Ọma 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na okwu Jehova ziri ezi,+Ọ na-arụkwa ọrụ ya dum n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Jeremaya 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Okwu gị ruru m aka, m wee rie ya;+ okwu gị wee bụrụ ihe na-enye m ọṅụ+ na ihe na-eme ka obi tọọ m ụtọ;+ n’ihi na a kpọkwasịwo m aha gị,+ Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha.+
7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+
16 Okwu gị ruru m aka, m wee rie ya;+ okwu gị wee bụrụ ihe na-enye m ọṅụ+ na ihe na-eme ka obi tọọ m ụtọ;+ n’ihi na a kpọkwasịwo m aha gị,+ Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha.+