Abụ Ọma 111:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Eziokwu na ikpe ziri ezi ka e ji mara ọrụ aka ya;+ נ [Nun]Iwu ya niile bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+
7 Eziokwu na ikpe ziri ezi ka e ji mara ọrụ aka ya;+ נ [Nun]Iwu ya niile bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+