Ezikiel 21:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 n’ihi na ha na-ahụtara gị ihe na-abụghị eziokwu, n’ihi na ha na-agbara gị afa ụgha,+ iji mee ka ị dakwasị n’olu ndị e gburu egbu, bụ́ ndị ajọ omume, ndị ụbọchị ha bịaworo n’oge njehie nke mgbe ikpeazụ.+
29 n’ihi na ha na-ahụtara gị ihe na-abụghị eziokwu, n’ihi na ha na-agbara gị afa ụgha,+ iji mee ka ị dakwasị n’olu ndị e gburu egbu, bụ́ ndị ajọ omume, ndị ụbọchị ha bịaworo n’oge njehie nke mgbe ikpeazụ.+