Ezikiel 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na a gakwaghị ahụ ọhụụ na-abaghị uru,+ a gakwaghị enwe ndị na-agba afa, bụ́ ndị nwere ire ụtọ, n’etiti ụlọ Izrel.+ Ezikiel 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị amụma ya etewo ha nzụ,+ na-ahụ ihe na-abụghị eziokwu n’ọhụụ,+ na-agbara ha afa ụgha,+ sị: “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru,” mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụla Jehova kwuru.
24 N’ihi na a gakwaghị ahụ ọhụụ na-abaghị uru,+ a gakwaghị enwe ndị na-agba afa, bụ́ ndị nwere ire ụtọ, n’etiti ụlọ Izrel.+
28 Ndị amụma ya etewo ha nzụ,+ na-ahụ ihe na-abụghị eziokwu n’ọhụụ,+ na-agbara ha afa ụgha,+ sị: “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru,” mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụla Jehova kwuru.