Diuterọnọmi 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 egela ntị n’okwu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-ele unu ule+ iji mara ma ùnu ji obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+ Jeremaya 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Anụwo m ihe ndị amụma, bụ́ ndị na-ebu amụma ụgha n’aha m,+ kwuru, sị, ‘Arọrọ m nrọ! Arọrọ m nrọ!’+ Abụ Ákwá 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị amụma gị ahụwo ọhụụ ihe na-abaghị uru na ihe na-adịghị enye afọ ojuju,+Ha ekpugheghị njehie gị iji mee ka a ghara ịdọrọ gị n’agha,+Kama nke ahụ, ha nọ na-ahụtara gị okwu na-abaghị uru na nke na-eduhie eduhie n’ọhụụ.+
3 egela ntị n’okwu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-ele unu ule+ iji mara ma ùnu ji obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+
25 “Anụwo m ihe ndị amụma, bụ́ ndị na-ebu amụma ụgha n’aha m,+ kwuru, sị, ‘Arọrọ m nrọ! Arọrọ m nrọ!’+
14 Ndị amụma gị ahụwo ọhụụ ihe na-abaghị uru na ihe na-adịghị enye afọ ojuju,+Ha ekpugheghị njehie gị iji mee ka a ghara ịdọrọ gị n’agha,+Kama nke ahụ, ha nọ na-ahụtara gị okwu na-abaghị uru na nke na-eduhie eduhie n’ọhụụ.+