Levitikọs 26:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Otú ọ dị, ọ bụrụ na unu egeghị m ntị, gharakwa idebe iwu ndị a niile,+ Aịzaya 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ha bụ ndị na-enupụ isi,+ ụmụ na-adịghị ekwu eziokwu,+ ụmụ na-achọghị ịnụ iwu Jehova;+