25 O wee na-awụkwasị ya ọnụma ya na iwe ya, meekwa ka agha kpaa ya aka ọjọọ.+ O wee na-ere ya ka ọkụ n’akụkụ niile,+ ma ọ maghị;+ ọ nọkwa na-ere ka ọkụ megide ya, ma o tinyeghị ya n’obi.+
11 “Ònye ka ụjọ ya bịara gị, i wee tụwa egwu,+ nke mere i ji malite ịgha ụgha?+ Ma, ọ bụghị m ka i chetara.+ Ọ dịghị ihe i chebaara echiche.+ Ọ̀ bụ na mụ agbachighị nkịtị, zochiekwa ihe i mere?+ Ya mere, ị tụghị egwu m.+