Ọpụpụ 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma ụmụ Izrel hụrụ na Mozis na-egbu oge nke ukwuu ịrịdata n’ugwu ahụ.+ Ha wee gbakọọ n’ebe Erọn nọ wee sị ya: “Bilie, meere anyị chi nke ga na-ebutere anyị ụzọ,+ n’ihi na Mozis a, bụ́ onye dupụtara anyị n’ala Ijipt,+ anyị amaghị ihe mere ya.” Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.
32 Ma ụmụ Izrel hụrụ na Mozis na-egbu oge nke ukwuu ịrịdata n’ugwu ahụ.+ Ha wee gbakọọ n’ebe Erọn nọ wee sị ya: “Bilie, meere anyị chi nke ga na-ebutere anyị ụzọ,+ n’ihi na Mozis a, bụ́ onye dupụtara anyị n’ala Ijipt,+ anyị amaghị ihe mere ya.”
15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.