25 O wee na-awụkwasị ya ọnụma ya na iwe ya, meekwa ka agha kpaa ya aka ọjọọ.+ O wee na-ere ya ka ọkụ n’akụkụ niile,+ ma ọ maghị;+ ọ nọkwa na-ere ka ọkụ megide ya, ma o tinyeghị ya n’obi.+
57Onye ezi omume alawo n’iyi,+ ma ọ dịghị onye ọ na-emetụ n’obi.+ Ndị obiọma* na-anwụ,+ ma ọ dịghị onye na-amata na ihe mere onye ezi omume ji nwụọ bụ iji mee ka o zere ọdachi.+