Aịzaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ehi maara onye zụtara ya, ịnyịnya ibu makwaara ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri; Izrel amaghị m,+ ndị m adịghị eji nghọta eme ihe.”+ Jeremaya 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ pụrụ ichefu ihe o ji achọ mma, nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ pụrụ ichefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma ndị m echefuwo m ọtụtụ ụbọchị.+
3 Ehi maara onye zụtara ya, ịnyịnya ibu makwaara ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri; Izrel amaghị m,+ ndị m adịghị eji nghọta eme ihe.”+
32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ pụrụ ichefu ihe o ji achọ mma, nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ pụrụ ichefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma ndị m echefuwo m ọtụtụ ụbọchị.+