Aịzaya 57:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ònye ka ụjọ ya bịara gị,Nke mere i ji malite ịgha ụgha?+ I chetaghị m.+ Ọ dịghị ihe i chebaara echiche.+ Ihe i ji ghara ịtụ m egwu bụ maka naM gbachiri nkịtị ma leghara ihe i mere anya.*+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:11 Amụma Aịsaịa II, p. 268-269
11 Ònye ka ụjọ ya bịara gị,Nke mere i ji malite ịgha ụgha?+ I chetaghị m.+ Ọ dịghị ihe i chebaara echiche.+ Ihe i ji ghara ịtụ m egwu bụ maka naM gbachiri nkịtị ma leghara ihe i mere anya.*+