Aịzaya 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.” Jeremaya 2:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ ga-echefuli ihe o ji achọ mma? Nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ ga-echefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma, ọ dịla ezigbo anya ndị m chefuru m.+ Jeremaya 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-adị njikere ịgha ụgha otú onye kwere ụta na-adị njikere ịgbapụ akụ́. Ihe juru n’obodo a bụ ụgha. E nweghị onye na-akwụwa aka ọtọ.+ Jehova kwuru, sị, “Ha na-esi n’otu ihe ọjọọ gaa n’ihe ọjọọ ọzọ. Ha ejighịkwa m kpọrọ ihe.”+
3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.”
32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ ga-echefuli ihe o ji achọ mma? Nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ ga-echefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma, ọ dịla ezigbo anya ndị m chefuru m.+
3 Ha na-adị njikere ịgha ụgha otú onye kwere ụta na-adị njikere ịgbapụ akụ́. Ihe juru n’obodo a bụ ụgha. E nweghị onye na-akwụwa aka ọtọ.+ Jehova kwuru, sị, “Ha na-esi n’otu ihe ọjọọ gaa n’ihe ọjọọ ọzọ. Ha ejighịkwa m kpọrọ ihe.”+