Hosia 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Dị ka ha dị ọtụtụ, otú ahụ ka ha na-emehie m.+ Ha ewerewo ihe ihere gbanwere otuto m.+ Hagaị 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anọgidekwara m na-ekwu ka elu ala na ugwu kpọọ nkụ, ka o metụtakwa ọka* na mmanya ọhụrụ+ na mmanụ na ihe ala ga-epupụta na mmadụ na anụ ụlọ na ihe niile unu dọgbuuru onwe unu n’ọrụ.’”+
11 Anọgidekwara m na-ekwu ka elu ala na ugwu kpọọ nkụ, ka o metụtakwa ọka* na mmanya ọhụrụ+ na mmanụ na ihe ala ga-epupụta na mmadụ na anụ ụlọ na ihe niile unu dọgbuuru onwe unu n’ọrụ.’”+