Diuterọnọmi 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Jehova ga-eme ka ọbụbụ ọnụ,+ ọgba aghara+ na ịba mba+ dakwasị gị n’ihe ọ bụla ị na-eme bụ́ nke ị na-agbalị ime, ruo mgbe e kpochapụrụ gị, i wee laa n’iyi ọsọ ọsọ, n’ihi omume ọjọọ gị, ebe ọ bụ na ị hapụwo m.+ Joel 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihere emewo ndị ọrụ ubi;+ ndị ọrụ ubi vaịn etiwo mkpu ákwá, n’ihi ọka wit nakwa n’ihi ọka bali; n’ihi na ihe ubi alawo n’iyi.+
20 “Jehova ga-eme ka ọbụbụ ọnụ,+ ọgba aghara+ na ịba mba+ dakwasị gị n’ihe ọ bụla ị na-eme bụ́ nke ị na-agbalị ime, ruo mgbe e kpochapụrụ gị, i wee laa n’iyi ọsọ ọsọ, n’ihi omume ọjọọ gị, ebe ọ bụ na ị hapụwo m.+
11 Ihere emewo ndị ọrụ ubi;+ ndị ọrụ ubi vaịn etiwo mkpu ákwá, n’ihi ọka wit nakwa n’ihi ọka bali; n’ihi na ihe ubi alawo n’iyi.+