Diuterọnọmi 28:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Jehova ga-abụ unu ọnụ, mee ka unu nọrọ n’ọgba aghara, taakwa unu ahụhụ n’ihe ọ bụla unu na-eme ruo mgbe e bibiri unu, unu ewee laa n’iyi n’egbughị oge, n’ihi omume ọjọọ unu nakwa n’ihi na unu hapụrụ ya.*+
20 “Jehova ga-abụ unu ọnụ, mee ka unu nọrọ n’ọgba aghara, taakwa unu ahụhụ n’ihe ọ bụla unu na-eme ruo mgbe e bibiri unu, unu ewee laa n’iyi n’egbughị oge, n’ihi omume ọjọọ unu nakwa n’ihi na unu hapụrụ ya.*+