Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 39:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ị gbaziwo mmadụ site n’ịdọ ya aka ná ntị ka ọ ghara ijehie,+

      Ị na-erichapụkwa ihe ya ndị dị oké ọnụ ahịa dị nnọọ ka nla si eri ihe.+

      N’ezie, mmadụ niile bụ ume e kupụrụ ekupụ.+ Sila.

  • Abụ Ọma 80:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 A na-agba ya ọkụ, na-egbutukwa ya.+

      Ha na-ala n’iyi n’ihi mba i ji ihu gị na-abara ha.+

  • Aịzaya 30:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Otu puku mmadụ ga-ama jijiji n’ihi ịba mba nke otu onye;+ n’ihi ịba mba nke mmadụ ise, unu ga-agbakata ọsọ ruo mgbe ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-adị ka osisi ákwà ụgbọ mmiri nke dị n’elu ugwu, dịkwa ka ihe mgbaàmà e gwunyere n’elu ugwu.+

  • Aịzaya 51:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ụmụ gị atụbọọla.+ Ha edinarawo n’ebe okporo ámá niile wara ngalaba, dị ka atụrụ ọhịa nke ọnyà mara,+ dị ka ndị ṅụjuru ọnụma Jehova+ na ịba mba nke Chineke gị afọ.”+

  • Ezikiel 5:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ị ga-aghọkwa ihe nkọcha+ nakwa ihe a na-ekwu okwu ọjọọ banyere ya,+ ihe atụ ịdọ aka ná ntị+ na ihe na-eme ka mba ndị gbara gị gburugburu tụọ egwu, mgbe m ga-eji iwe na ọnụma na ịba mba dị ukwuu mee ihe e kpere n’ikpe n’ime gị.+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya