1 Samuel 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Filistia wee buo agha, e wee merie Izrel,+ onye ọ bụla n’ime ha wee gbaa ọsọ gbaga n’ụlọikwuu ya;+ ndị e gburu wee dị nnọọ ukwuu,+ nke mere na n’etiti ndị Izrel, puku ndị ikom iri atọ ndị ji ụkwụ aga nwụrụ.+ 2 Ndị Eze 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Izrel wee merie Juda,+ onye ọ bụla n’ime ha wee gbalaa n’ụlọikwuu ya.
10 Ndị Filistia wee buo agha, e wee merie Izrel,+ onye ọ bụla n’ime ha wee gbaa ọsọ gbaga n’ụlọikwuu ya;+ ndị e gburu wee dị nnọọ ukwuu,+ nke mere na n’etiti ndị Izrel, puku ndị ikom iri atọ ndị ji ụkwụ aga nwụrụ.+