Aịzaya 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmanya ọhụrụ eruwela uju, osisi vaịn akpọnwụwo,+ ndị niile obi na-atọ ụtọ na-asụzi ude.+ Hosia 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ mataghị+ na ọ bụ m nyere ya nri+ na mmanya dị ụtọ na mmanụ, nakwa na ọ bụ m mere ka o nwejuo ọlaọcha na ọlaedo enweju, bụ́ ndị ha ji fee Bel.+
8 Ma ọ mataghị+ na ọ bụ m nyere ya nri+ na mmanya dị ụtọ na mmanụ, nakwa na ọ bụ m mere ka o nwejuo ọlaọcha na ọlaedo enweju, bụ́ ndị ha ji fee Bel.+