Jeremaya 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Mgbe m ga-achịkọta ha, m ga-eme ka ha gwụ,’ ka Jehova kwuru.+ ‘Mkpụrụ agaghị adị n’osisi vaịn,+ mkpụrụ agaghịkwa adị n’osisi fig, akwụkwọ ha ga-akpọnwụkwa. Ihe m na-enye ha ga-agafere ha.’” Joel 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E bibiwo ihe ndị dị n’ubi,+ ala na-eru uju;+ n’ihi na e bibiwo ọka, mmanya ọhụrụ atakọwo,+ mmanụ adịkwaghị agbapụta.+
13 “‘Mgbe m ga-achịkọta ha, m ga-eme ka ha gwụ,’ ka Jehova kwuru.+ ‘Mkpụrụ agaghị adị n’osisi vaịn,+ mkpụrụ agaghịkwa adị n’osisi fig, akwụkwọ ha ga-akpọnwụkwa. Ihe m na-enye ha ga-agafere ha.’”
10 E bibiwo ihe ndị dị n’ubi,+ ala na-eru uju;+ n’ihi na e bibiwo ọka, mmanya ọhụrụ atakọwo,+ mmanụ adịkwaghị agbapụta.+