Aịzaya 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmanya ọhụrụ eruwela uju, osisi vaịn akpọnwụwo,+ ndị niile obi na-atọ ụtọ na-asụzi ude.+ Joel 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O mewo ka osisi vaịn mụ bụrụ ihe ijuanya,+ meekwa ka ihe fọdụrụ n’osisi fig mụ bụrụ naanị úkwù ya.+ Ọ tachasịwo ya ma tụfuo ya.+ Alaka ya na-achazi ọcha.
7 O mewo ka osisi vaịn mụ bụrụ ihe ijuanya,+ meekwa ka ihe fọdụrụ n’osisi fig mụ bụrụ naanị úkwù ya.+ Ọ tachasịwo ya ma tụfuo ya.+ Alaka ya na-achazi ọcha.