2 Ọ bụrụ na unu egeghị ntị, ọ bụrụkwa na e nweghị ihe unu ji ito aha m kpọrọ, m ga-abụ unu ọnụ,+ m ga-emekwa ka ngọzi unu bụrụ ịbụ ọnụ.+ N’eziokwu, emeela m ka ngọzi unu bụrụ ịbụ ọnụ n’ihi na e nweghị ihe unu ji ya kpọrọ.” Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.