Ndị Rom 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+ Ndị Rom 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, n’ụzọ dị otú a, n’oge a kara aka, ndị fọdụrụ+ apụtawokwa dị ka nhọrọ+ e mere n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ si dị.
27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+
5 Ya mere, n’ụzọ dị otú a, n’oge a kara aka, ndị fọdụrụ+ apụtawokwa dị ka nhọrọ+ e mere n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ si dị.