2 Samuel 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid na ụlọ Izrel dum wee na-eti mkpu ọṅụ,+ na-afụkwa opi,+ mgbe ha na-ebugote igbe+ Jehova. Abụ Ọma 84:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na otu ụbọchị n’ogige gị dị mma karịa otu puku ụbọchị n’ebe ọzọ.+Ahọrọwo m iguzo n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke m+Karịa ịgagharị n’ụlọikwuu ajọ omume.+ Maịka 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọtụtụ mba ga-ejekwa, sị: “Bịanụ+ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova, n’ụlọ Chineke nke Jekọb;+ ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya,+ anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na ọ bụ na Zayọn ka iwu ga-esi pụta, okwu Jehova ga-esikwa na Jeruselem pụta.+
10 N’ihi na otu ụbọchị n’ogige gị dị mma karịa otu puku ụbọchị n’ebe ọzọ.+Ahọrọwo m iguzo n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke m+Karịa ịgagharị n’ụlọikwuu ajọ omume.+
2 Ọtụtụ mba ga-ejekwa, sị: “Bịanụ+ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova, n’ụlọ Chineke nke Jekọb;+ ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya,+ anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na ọ bụ na Zayọn ka iwu ga-esi pụta, okwu Jehova ga-esikwa na Jeruselem pụta.+