Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụzọ gị niile, mara ya,+ ya onwe ya ga-emekwa ka ụzọ gị kwụrụ ọtọ.+ Aịzaya 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọtụtụ ndị ga-ejekwa wee sị: “Bịanụ+ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova, n’ụlọ Chineke nke Jekọb; ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya, anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na ọ bụ na Zayọn ka iwu ga-esi pụta, okwu Jehova ga-esikwa na Jeruselem pụta.+ Ndị Hibru 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 na-emerenụ ụkwụ unu ụzọ kwụ ọtọ,+ ka e wee ghara ikwokapụ ihe dara ngwọrọ ná nkwonkwo ya, kama ka e wee gwọọ ya.+
3 Ọtụtụ ndị ga-ejekwa wee sị: “Bịanụ+ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova, n’ụlọ Chineke nke Jekọb; ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya, anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na ọ bụ na Zayọn ka iwu ga-esi pụta, okwu Jehova ga-esikwa na Jeruselem pụta.+
13 na-emerenụ ụkwụ unu ụzọ kwụ ọtọ,+ ka e wee ghara ikwokapụ ihe dara ngwọrọ ná nkwonkwo ya, kama ka e wee gwọọ ya.+