Abụ Ọma 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+ Abụ Ọma 43:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-abịakwa n’ebe ịchụàjà nke Chineke,+Bịakwute Chineke, bụ́ oké ọṅụ m.+M ga-ejikwa ụbọ akwara too gị, Chineke, bụ́ Chineke m.+ Luk 2:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 E mesịa, mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ha chọtara ya n’ụlọ nsọ+ ebe ọ nọ ọdụ n’etiti ndị nkụzi, na-egekwa ha ntị ma na-ajụ ha ajụjụ.
4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+
4 M ga-abịakwa n’ebe ịchụàjà nke Chineke,+Bịakwute Chineke, bụ́ oké ọṅụ m.+M ga-ejikwa ụbọ akwara too gị, Chineke, bụ́ Chineke m.+
46 E mesịa, mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ha chọtara ya n’ụlọ nsọ+ ebe ọ nọ ọdụ n’etiti ndị nkụzi, na-egekwa ha ntị ma na-ajụ ha ajụjụ.