Matiu 26:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 N’oge awa ahụ, Jizọs sịrị ìgwè mmadụ ahụ: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa ijide m dị ka ùnu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+ M na-anọdụ ala kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ,+ na-ezi ihe, ma unu ejideghị m.
55 N’oge awa ahụ, Jizọs sịrị ìgwè mmadụ ahụ: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa ijide m dị ka ùnu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+ M na-anọdụ ala kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ,+ na-ezi ihe, ma unu ejideghị m.