Aịzaya 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọtụtụ ndị ga-ejekwa wee sị: “Bịanụ+ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova, n’ụlọ Chineke nke Jekọb; ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya, anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na ọ bụ na Zayọn ka iwu ga-esi pụta, okwu Jehova ga-esikwa na Jeruselem pụta.+ Jeremaya 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị nche nọ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu ga-eti mkpu, sị, ‘Bilienụ, ka anyị gbagoo Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+ Zekaraya 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ndị mmadụ na ndị bi n’ọtụtụ obodo ga-abịa;+
3 Ọtụtụ ndị ga-ejekwa wee sị: “Bịanụ+ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova, n’ụlọ Chineke nke Jekọb; ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya, anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na ọ bụ na Zayọn ka iwu ga-esi pụta, okwu Jehova ga-esikwa na Jeruselem pụta.+
6 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị nche nọ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu ga-eti mkpu, sị, ‘Bilienụ, ka anyị gbagoo Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+