1 Samuel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị afọ juru ga-arụ ọrụ ngo iji nweta nri,+Ma agụụ akwụsịwo ịgụ ndị agụụ ji.+Ọbụna nwaanyị aga amụwo ụmụ asaa,+Ma nwaanyị nke nwere ọtụtụ ụmụ agbarawo aka nwa.+ Abụ Ọma 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ ọdụm tojuru etoju nọ n’enweghị ihe oriri, agụụ jikwa ha;+Ma ndị na-achọ Jehova, ọ dịghị ihe ọma ga-akọ ha.+ Abụ Ọma 107:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na o nyewo mkpụrụ obi nke akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ;+O jiriwokwa ihe ọma nyejuo mkpụrụ obi agụụ na-agụ afọ.+
5 Ndị afọ juru ga-arụ ọrụ ngo iji nweta nri,+Ma agụụ akwụsịwo ịgụ ndị agụụ ji.+Ọbụna nwaanyị aga amụwo ụmụ asaa,+Ma nwaanyị nke nwere ọtụtụ ụmụ agbarawo aka nwa.+
10 Ụmụ ọdụm tojuru etoju nọ n’enweghị ihe oriri, agụụ jikwa ha;+Ma ndị na-achọ Jehova, ọ dịghị ihe ọma ga-akọ ha.+
9 N’ihi na o nyewo mkpụrụ obi nke akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ;+O jiriwokwa ihe ọma nyejuo mkpụrụ obi agụụ na-agụ afọ.+