Abụ Ọma 107:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na o nyewo mkpụrụ obi nke akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ;+O jiriwokwa ihe ọma nyejuo mkpụrụ obi agụụ na-agụ afọ.+ Abụ Ọma 145:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị na-asaghe aka gị,+Were ihe na-agụ ihe ọ bụla dị ndụ nyejuo ya afọ.+
9 N’ihi na o nyewo mkpụrụ obi nke akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ;+O jiriwokwa ihe ọma nyejuo mkpụrụ obi agụụ na-agụ afọ.+