Abụ Ọma 107:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na o nyewo mkpụrụ obi nke akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ;+O jiriwokwa ihe ọma nyejuo mkpụrụ obi agụụ na-agụ afọ.+ Abụ Ọma 132:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Aghaghị m ịgọzi ihe oriri ya.+M ga-emekwa ka ihe oriri ju ndị ogbenye bi n’ime ya afọ.+
9 N’ihi na o nyewo mkpụrụ obi nke akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ;+O jiriwokwa ihe ọma nyejuo mkpụrụ obi agụụ na-agụ afọ.+