Aịzaya 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na Jehova nwere ụbọchị ịbọ ọbọ,+ afọ ọ ga-akwụ ụgwọ maka ihe ọjọọ niile e mere Zayọn.+ Ọrụ Ndịozi 17:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na o wepụtawo otu ụbọchị nke o zubere ikpe+ elu ụwa mmadụ bi ikpe n’ezi omume site n’aka otu nwoke onye ọ họpụtara, o nyewokwa mmadụ niile ihe ga-emesi ha obi ike, ebe ọ bụ na o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie.”+
31 N’ihi na o wepụtawo otu ụbọchị nke o zubere ikpe+ elu ụwa mmadụ bi ikpe n’ezi omume site n’aka otu nwoke onye ọ họpụtara, o nyewokwa mmadụ niile ihe ga-emesi ha obi ike, ebe ọ bụ na o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie.”+