Aịzaya 34:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na Jehova ahọrọla ụbọchị ọ ga-akwụ ndị iro ya ụgwọ.+ Ọ họrọkwala afọ ọ ga-akwụ ndị mere Zayọn ihe ọjọọ ụgwọ ihe ha mere.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:8 Amụma Aịsaịa I, p. 364-365 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 124-126
8 N’ihi na Jehova ahọrọla ụbọchị ọ ga-akwụ ndị iro ya ụgwọ.+ Ọ họrọkwala afọ ọ ga-akwụ ndị mere Zayọn ihe ọjọọ ụgwọ ihe ha mere.+