Aịzaya 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha:+ “Dịnụ ike.+ Unu atụla egwu.+ Lee! Chineke unu ga-abịa ịbọ ọbọ,+ Chineke ga-abịa ịkwụ ụgwọ.+ Ya onwe ya ga-abịa zọpụta unu.”+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nke a na-egosi na ọ bụ ezi omume n’ebe Chineke nọ iji mkpagbu kwụọ ndị na-akpagbu unu ụgwọ.+
4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha:+ “Dịnụ ike.+ Unu atụla egwu.+ Lee! Chineke unu ga-abịa ịbọ ọbọ,+ Chineke ga-abịa ịkwụ ụgwọ.+ Ya onwe ya ga-abịa zọpụta unu.”+