Diuterọnọmi 32:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+ Diuterọnọmi 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+ Abụ Ọma 94:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 94 Gị Chineke nke na-abọ ọbọ, bụ́ Jehova,+Chineke nke na-abọ ọbọ, nwuo dị ka ìhè!+ Ndị Rom 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ,+ kama nyenụ ọnụma ahụ ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ, ka Jehova kwuru.”+
35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+
41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+
19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ,+ kama nyenụ ọnụma ahụ ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ, ka Jehova kwuru.”+