Diuterọnọmi 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+ Diuterọnọmi 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+ Abụ Ọma 81:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga na-enyekwa ha ọka wit kasị mma,+M ga-ejikwa mmanụ aṅụ nke si n’oké nkume nyejuo gị afọ.”+ Abụ Ọma 132:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Aghaghị m ịgọzi ihe oriri ya.+M ga-emekwa ka ihe oriri ju ndị ogbenye bi n’ime ya afọ.+
8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+
14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+