2 Samuel 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha. 1 Ihe E Mere 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ahaịtọb amụọ Zedọk;+ Zedọk amụọ Ahimaz.+ 1 Ihe E Mere 6:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ahaịtọb amụọ Zedọk,+ Zedọk amụọ Ahimaz.+ 1 Ihe E Mere 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Zedọk+ nwa Ahaịtọb na Ahimelek+ nwa Abayata bụ ndị nchụàjà, Shavsha+ bụkwa odeakwụkwọ. 1 Ihe E Mere 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid, nakwa Zedọk+ onye si n’agbụrụ Elieza, nakwa Ahimelek+ onye si n’agbụrụ Ịtama wee kee ha n’ìgwè n’ìgwè maka ọrụ ha n’ozi ha ga na-eje.+
27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha.
3 Devid, nakwa Zedọk+ onye si n’agbụrụ Elieza, nakwa Ahimelek+ onye si n’agbụrụ Ịtama wee kee ha n’ìgwè n’ìgwè maka ọrụ ha n’ozi ha ga na-eje.+