1 Samuel 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 (N’oge ochie n’Izrel, ọ bụrụ na nwoke na-aga ịjụta Chineke ase, ọ gaara ekwu, sị: “Bịanụ, ka anyị gakwuru onye ọhụ ụzọ.”+ N’ihi na onye a na-akpọ onye amụma taa, ihe a na-akpọ ya n’oge ochie bụ onye ọhụụ.) 2 Ihe E Mere 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ahụ, Hanenaị+ onye ọhụ ụzọ bịakwutere Esa eze Juda wee sị ya: “Ebe ọ bụ na ị dabeere n’ebe eze Siria+ nọ, ị dabereghị n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ,+ n’ihi ya, ndị agha eze Siria agbapụwo n’aka gị.
9 (N’oge ochie n’Izrel, ọ bụrụ na nwoke na-aga ịjụta Chineke ase, ọ gaara ekwu, sị: “Bịanụ, ka anyị gakwuru onye ọhụ ụzọ.”+ N’ihi na onye a na-akpọ onye amụma taa, ihe a na-akpọ ya n’oge ochie bụ onye ọhụụ.)
7 N’oge ahụ, Hanenaị+ onye ọhụ ụzọ bịakwutere Esa eze Juda wee sị ya: “Ebe ọ bụ na ị dabeere n’ebe eze Siria+ nọ, ị dabereghị n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ,+ n’ihi ya, ndị agha eze Siria agbapụwo n’aka gị.