2 Ndị Eze 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel ka ọ tụkwasịrị obi;+ mgbe ọ nwụsịrị, ọ dịghị onye dị ka ya n’ime ndị eze niile nke Juda,+ ọbụna ndị bu ya ụzọ.+ Ndị Hibru 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, ebe anyị nwere oké ìgwè ndị àmà dị otú a+ gbara anyị gburugburu, ka anyị yipụkwa ihe ọ bụla dị arọ+ nakwa mmehie ahụ nke na-ekegidekarị anyị,+ ka anyị jirikwa ntachi obi+ na-agba ọsọ+ ahụ e debere n’ihu anyị,+
5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel ka ọ tụkwasịrị obi;+ mgbe ọ nwụsịrị, ọ dịghị onye dị ka ya n’ime ndị eze niile nke Juda,+ ọbụna ndị bu ya ụzọ.+
12 Ya mere, ebe anyị nwere oké ìgwè ndị àmà dị otú a+ gbara anyị gburugburu, ka anyị yipụkwa ihe ọ bụla dị arọ+ nakwa mmehie ahụ nke na-ekegidekarị anyị,+ ka anyị jirikwa ntachi obi+ na-agba ọsọ+ ahụ e debere n’ihu anyị,+