1 Ndị Kọrịnt 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, otú m si agba ọsọ+ abụghị ihe a na-ejighị n’aka; otú m si eti ọkpọ bụ ka m wee ghara ịdị na-eti ikuku;+ Ndị Filipaị 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụnna m, agụbeghị m onwe m n’onye jidere ya; kama o nwere otu ihe dị na ya: Ana m echefu ihe ndị dị n’azụ,+ na-amatịkwa onwe m inweta ihe ndị dị n’ihu,+ 1 Pita 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, wepụnụ ihe ọjọọ niile+ na aghụghọ niile na ihu abụọ na anyaụfụ na ụdị ikwu okwu azụ niile,+
26 Ya mere, otú m si agba ọsọ+ abụghị ihe a na-ejighị n’aka; otú m si eti ọkpọ bụ ka m wee ghara ịdị na-eti ikuku;+
13 Ụmụnna m, agụbeghị m onwe m n’onye jidere ya; kama o nwere otu ihe dị na ya: Ana m echefu ihe ndị dị n’azụ,+ na-amatịkwa onwe m inweta ihe ndị dị n’ihu,+
2 Ya mere, wepụnụ ihe ọjọọ niile+ na aghụghọ niile na ihu abụọ na anyaụfụ na ụdị ikwu okwu azụ niile,+