Ndị Galeshia 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 anyaụfụ, ịṅụ oké mmanya,+ oriri oké mkpọtụ, na ihe ndị dị otú a. Ebu m ụzọ na-adọ unu aka ná ntị banyere ihe ndị a, n’otu ụzọ ahụ m buru ụzọ dọọ unu aka ná ntị, na ndị na-eme+ ihe ndị dị otú ahụ agaghị eketa alaeze Chineke.+ Ndị Efesọs 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na unu kwesịrị iyipụ mmadụ ochie ahụ,+ nke kwekọrọ n’ụzọ unu si eme omume n’oge gara aga, bụrụkwa nke a na-emerụ+ dị ka ọchịchọ aghụghọ ya si dị;+
21 anyaụfụ, ịṅụ oké mmanya,+ oriri oké mkpọtụ, na ihe ndị dị otú a. Ebu m ụzọ na-adọ unu aka ná ntị banyere ihe ndị a, n’otu ụzọ ahụ m buru ụzọ dọọ unu aka ná ntị, na ndị na-eme+ ihe ndị dị otú ahụ agaghị eketa alaeze Chineke.+
22 na unu kwesịrị iyipụ mmadụ ochie ahụ,+ nke kwekọrọ n’ụzọ unu si eme omume n’oge gara aga, bụrụkwa nke a na-emerụ+ dị ka ọchịchọ aghụghọ ya si dị;+